Free account: track your progress — Sign up free

BECE Igbo Language 2023 Objective — Question 97

Question 97 of 120 from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2023 Objective paper, with the correct answer and a full explanation.

Advertisement

Emejọrọ m onye? Ekwujọrọ m onye? Anọchiri m onye? Kedu atụmatụokwu pụtara ihe n'abụ a?

  • A. AjụjụnzaraonweCorrect
  • B. Akpaalaokwu
  • C. Egbeokwu
  • D. Mbụrụ
  • E. Myiri

Explanation

Ajụjụ ndị a abụghị maka azịza; ọ bụ ajụjụnzaraonwe.

Advertisement

Sign up free to unlock

  • Score tracking
  • Practice history
  • Saved questions
  • Progress dashboard
  • Personalized sessions
  • Weak-topic breakdown

…and/or go further with premium services and No Ads.