BECE Igbo Language 2024 Objective — Question 1
Question 1 of 120 from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2024 Objective paper, with the correct answer and a full explanation.
Advertisement
SECTION I: AGỤCHAAZAA Iri ji so n'otu omenaala ndị Igbo. Ifa na-eme ya kwa afọ. Ọ bụkwa mmemme purụ iche. Obodo ọbụla dị n'ala Igbo nwere ọnwa nakwa mkpụrụ ụbọchị ole ha na-eme mmemme a. Akpugo na-eme mmemme a n'ọnwa Ọgọstụ. Nnewi na emekwa nke ha n'ọnwa Ọgọstụ. Nnobi na-eri ji ha n'ọnwa Septemba. Ugwuọba na-eri n'ọnwa Okutoba. Mgbe ochie a na-ewe iri ji ka ihe ndị ọgọmmụọ. Ugbu a, ọtụtụ mmadụ na-esonyezi mmemme a n'ihi na a chọpụtara na-onweghị ihe ife arụsị dị na ya. Ọ bụ na mmemme a ka a na-ahụ udị ejije na abụ ọdịnaala dị iche. Ndị okenye na-eti mmọnwụ na-akọ ọgwụ, ụmụ nwaanyị na-agba egwu iji nwee obi anụrị. Ụmụokorobịa na-eti mmọnwụ na-apịa ụtali ebe ụmụagbọghọ na ụmụaka na-abụ ndị nkiri. A na-esi nri dị iche icheni mmemme a dịka osikapa, akịdị, abacha, ụgba, ụtara na ofe onugbu ma ọ bụ egwusi. Isi nri mmemme a bụ ji. Kedu nke bụ isi nri na mmemme a?
- A. Abacha
- B. Akịdị
- C. JiCorrect
- D. Osikapa
- E. Ụtara na ofe onugbu
Explanation
The passage ends: 'Isi nri mmemme a bụ ji.'
Advertisement
Sign up free to unlock
- Score tracking
- Practice history
- Saved questions
- Progress dashboard
- Personalized sessions
- Weak-topic breakdown
…and/or go further with premium services and No Ads.