Free account: track your progress — Sign up free

BECE Igbo Language 2024 Objective Past Questions

All 120 questions from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2024 Objective paper, with the correct answer and a full explanation for each. Free, no signup needed.

Advertisement

Igbo Language 2024 Objective — Question 1

SECTION I: AGỤCHAAZAA Iri ji so n'otu omenaala ndị Igbo. Ifa na-eme ya kwa afọ. Ọ bụkwa mmemme purụ iche. Obodo ọbụla dị n'ala Igbo nwere ọnwa nakwa mkpụrụ ụbọchị ole ha na-eme mmemme a. Akpugo na-eme mmemme a n'ọnwa Ọgọstụ. Nnewi na emekwa nke ha n'ọnwa Ọgọstụ. Nnobi na-eri ji ha n'ọnwa Septemba. Ugwuọba na-eri n'ọnwa Okutoba. Mgbe ochie a na-ewe iri ji ka ihe ndị ọgọmmụọ. Ugbu a, ọtụtụ mmadụ na-esonyezi mmemme a n'ihi na a chọpụtara na-onweghị ihe ife arụsị dị na ya. Ọ bụ na mmemme a ka a na-ahụ udị ejije na abụ ọdịnaala dị iche. Ndị okenye na-eti mmọnwụ na-akọ ọgwụ, ụmụ nwaanyị na-agba egwu iji nwee obi anụrị. Ụmụokorobịa na-eti mmọnwụ na-apịa ụtali ebe ụmụagbọghọ na ụmụaka na-abụ ndị nkiri. A na-esi nri dị iche icheni mmemme a dịka osikapa, akịdị, abacha, ụgba, ụtara na ofe onugbu ma ọ bụ egwusi. Isi nri mmemme a bụ ji. Kedu nke bụ isi nri na mmemme a?

  • A. Abacha
  • B. Akịdị
  • C. JiCorrect
  • D. Osikapa
  • E. Ụtara na ofe onugbu

Explanation

The passage ends: 'Isi nri mmemme a bụ ji.'

Igbo Language 2024 Objective — Question 2

Mgbe ndị Akpugo na Nnewi ji eri ji ha bụ n'ọnwa

  • A. Disemba
  • B. Novemba
  • C. Okutoba
  • D. ỌgọstụCorrect
  • E. Septemba

Explanation

Both Akpugo and Nnewi hold it in August (Ọgọstụ).

Igbo Language 2024 Objective — Question 6

Mgbe ochie, a na-ewe iri ji dịka ihe ndị

  • A. gụrụ akwụkwọ
  • B. nzukọ
  • C. ọgọmmụọCorrect
  • D. ụka
  • E. ụmụaka

Explanation

In the past it was treated as a pagan (ọgọmmụọ) practice.

Igbo Language 2024 Objective — Question 7

Ihe ndị mmadụ ji esonyezi na mmemme a bụ na a chọpụtara na-enweghị ihe

  • A. akwọkwọ dị na ya
  • B. ife arụsị dị na yaCorrect
  • C. iru ụlọ dị na ya
  • D. isi nri dị na ya
  • E. izụ ahịa dị na ya

Explanation

People join because it was found that there is no idol worship in it.

Igbo Language 2024 Objective — Question 8

Kedu ihe ndị okenye na-eme na mmemme a? Ha na-

  • A. agba egwu n'ahịa
  • B. agba ọsọ na-atụ egwu
  • C. agụ akwụkwọ odide niile
  • D. esi nri dị iche iche
  • E. eti mmọnwụ na-akọ ọgwụCorrect

Explanation

The elders beat the mmọnwụ drum and recite medicine chants.

Igbo Language 2024 Objective — Question 9

Gịnị ka ụmụagbọghọ na ụmụaka na-eme na mmemme a? Ha bụ ndị

  • A. agwa
  • B. ahịa
  • C. egwu
  • D. nkiriCorrect
  • E. oke

Explanation

The girls and children are the actors (ndị nkiri).

Igbo Language 2024 Objective — Question 10

Otu n'ime ndị a bụ udị mmọnwụ ụmụokorobịa na-eti. Mmọnwụ na-

  • A. agba bọọlụ
  • B. akụzi akwụkwọ
  • C. apịa ụtaliCorrect
  • D. eke ego
  • E. eti egwu

Explanation

The youths beat the mmọnwụ while playing the ụtali.

Igbo Language 2024 Objective — Question 11

SECTION II: MKPARỊTAỤKA Oriakụ Ibe: Nne Chiọma, ị bịara ahịa? Oriakụ Uche: Eeh! Nne Adakụ ị bọla chi? Oriakụ Ibe: Eeh! Nwanne m kedu ka dị gị na ụmụaka dị? Oriakụ Uche: Ha dị mma. Kedu maka ndị be gị? Oriakụ Ibe: Ha dịcha mma. Abịara m n'ụlọ gị ụbọchị Satọdee, ị nọghị ya. Oriakụ Uche: Eee, agara m ahịa izụta akwa ọcha. Oriakụ Ibe: Gịnị mere nke mbụ? Oriakụ Uche: Mmanụ nri metụrụ ya. Oriakụ Ibe: Ego ole ka ị zụrụ nke ọhụrụ. Oriakụ Uche: Azụrụ m ya otu puku naịra. Oriakụ Ibe: Ọnụ ahịa ya dị mma. Biko kedu ihe Ụkọchukwu siri anyị wete ma anyị kpechaa ekpere? Oriakụ Uche: Ọ siri anyị wete àkwá, unere, osikapa na ji. Oriakụ Ibe: Ọ dị mma, m ga-agba mbọ nata dị m ego maka ihe ndị a. Oriakụ Uche: Dị gị kwa. Gịnị mere ego nke gị? Oriakụ Ibe: Nne, ị chefuola na dị m kwụsịrị m ọrụ. Oriakụ Uche: Kwụsịrị gị ọrụ maka gịnị? Oriakụ Ibe: Ọ siri n'ọrụ m bụ nnanị ilekọta ụmụaka anyị. Oriakụ Ibe: Nne, ị chefuola na dị m kwụsịrị m ọrụ. Oriakụ Uche: Kwụsịrị gị ọrụ maka gịnị? Oriakụ Ibe: Ọ siri n'ọrụ m bụ naanị ilekọta ụmụaka anyị. Oriakụ Uche: Ọ dị mma. Ọrụ m abụghị naanị ilekọta ụmụ anyị. Oriakụ Ibe: Nne Chiọma, ị bụ nnukwu mmadụ, mụ na gị ahaghị. Oriakụ Uche: Ee, m na-elekọ ha, ana m arụ ọrụ iji nweta ego akpa nke m. Oriakụ Ibe: Nne, ihe ị kwuru bụ ezigbo. M ga-eleba anya n'okwu a. Ka ọ dị. Oriakụ Uche: Nwanne m, ka ọ dị. Aha nwa Oriakụ Ibe bụ

  • A. AdakụCorrect
  • B. Chiọma
  • C. Ibe
  • D. Oriakụ
  • E. Uche

Explanation

Oriakụ Uche greets her 'Nne Adakụ'.

Igbo Language 2024 Objective — Question 12

Ebe ha nọ kparịa ụka a bụ n'______.

  • A. ahịaCorrect
  • B. ụgbọala
  • C. ụlọ Oriakụ Ibe
  • D. ụlọ Oriakụ Uche
  • E. ụlọụka

Explanation

Oriakụ Ibe asks 'ị bịara ahịa?' - they meet at the market.

Igbo Language 2024 Objective — Question 16

Ego ole ka Oriakụ Uche zụrụ akwa ọcha ahụ?

  • A. Naịra iri
  • B. Naịra iri ise
  • C. Nari naịra abụọ
  • D. Nari naịra abụọ na ise
  • E. Otu puku naịraCorrect

Explanation

She bought it for 'otu puku naịra' (1,000 naira).

Igbo Language 2024 Objective — Question 17

Gịnị mere akwa ọcha nke mbụ ọ zụtara?

  • A. Mmanụ isi metụrụ ya.
  • B. Mmanụ nri metụrụ ya.Correct
  • C. Mmiri akị wụrụ ya.
  • D. Mmiri wụrụ ya.
  • E. Ngụ wụrụ ya.

Explanation

Cooking oil (mmanụ nri) touched it.

Igbo Language 2024 Objective — Question 26

Gịnị ka a na-ekele n'ụtụtụ?

  • A. Ehihie ọma
  • B. Ị lọla
  • C. Ka chi bọọCorrect
  • D. Mgbede ọma
  • E. Ụtụtụ ọma

Explanation

'Ka chi bọọ' is the morning greeting.

Igbo Language 2024 Objective — Question 32

That goat is very big.

  • A. Ewu a bụ ewu buru ibu.
  • B. Ewu a mara mma n'ahụ.
  • C. Ewu ahụ buru ibu nke ukwuu.Correct
  • D. Ewu ahụ buru ibu.
  • E. Ewu ahụ mara mma n'ahụ.

Explanation

'Nke ukwuu' = very.

Igbo Language 2024 Objective — Question 33

I am short.

  • A. Adị m mkpụmkpụ.Correct
  • B. Anyị dị mkpụmkpụ.
  • C. Ha dị mkpụmkpụ.
  • D. Ọ dị mkpụmkpụ.
  • E. Ụnụ dị mkpụmkpụ.

Explanation

'Adị m' = I am.

Igbo Language 2024 Objective — Question 34

He bought a new car.

  • A. Anyị zụtara ụgbọala ọcha.
  • B. Anyị zụtara ụgbọala ọhụụ.
  • C. Ha zụtara ụgbọala ọhụụ.
  • D. Ọ zụtara ụgbọala ọhụụ mara mma.
  • E. Ọ zụtara ụgbọala ọhụụ.Correct

Explanation

'Ọ' = he/she, 'ọhụụ' = new.

Igbo Language 2024 Objective — Question 38

Akara edemede na-egosi n'ahịrịokwu abịala n'isi njedebe bụ

  • A. akara mkpu
  • B. akara uhie
  • C. kpọmCorrect
  • D. kpọm rịkọm
  • E. rịkọm

Explanation

The full stop (kpọm) marks the end.

Igbo Language 2024 Objective — Question 39

Okeke na Ugomma na-esi nri. Okwu a kara ihe n'okpuru (na) bụ ______.

  • A. aha
  • B. mgbakwunye
  • C. ngwaa
  • D. njikọCorrect
  • E. nnọchiaha

Explanation

'Na' (and) joins two names: a conjunction.

Igbo Language 2024 Objective — Question 43

Otu n'ime ndị a esoghị n'ihe ndị Igbo ji anabata ọbịa.

  • A. AkwụkwọCorrect
  • B. Añara
  • C. Mmimi
  • D. Nzu
  • E. Ọjị

Explanation

Kola, wine, palm wine and chalk are used to welcome a guest, not a book.

Igbo Language 2024 Objective — Question 47

Gịnị ka Nduka na Chidị na-eme n'eserees a? Ha na-______.

Diagram for question 47
  • A. agba bọọlụ
  • B. aku ọkpọCorrect
  • C. egwu egwu
  • D. eri nri
  • E. ese ihe

Explanation

The picture shows two men boxing.

Igbo Language 2024 Objective — Question 49

Olee ihe Uche na-eme ebe a? Uche na-______.

Diagram for question 49
  • A. afụ bolomboloCorrect
  • B. agba bọọlụ
  • C. agba egwu
  • D. agba ọsọ
  • E. ebe akwa

Explanation

The man is blowing into something (afụ bolombolo).

Igbo Language 2024 Objective — Question 50

Kedu ihe Adakụ na-eme n'eserees a? Adakụ na-______.

Diagram for question 50
  • A. asa efere
  • B. aza ụlọ
  • C. ehicha ụlọCorrect
  • D. eje ahịa
  • E. esi nri

Explanation

She is kneeling and wiping the floor.

Igbo Language 2024 Objective — Question 55

Gịnị ka nwaanyị a na-eme n'eserees a?

Diagram for question 55
  • A. ku nwa n'aka.
  • B. kwọ nwa n'azụ.Correct
  • C. na-aga ụlọọgwụ.
  • D. na-asa nwa ahụ.
  • E. na-ebe akwa.

Explanation

She is carrying a baby on her back.

Igbo Language 2024 Objective — Question 61

Aguụ nyụrụ ndị mmadụ ikpakwụ n'oge ọria COVID-19. Atụmatụokwu putara ihe n'ahịrịokwu a bụ

  • A. akpaalaokwu
  • B. mbụrụ
  • C. mmemmadụCorrect
  • D. myiri
  • E. nsinụụda

Explanation

Hunger is made to act like a person (chasing people): personification (mmemmadụ).

Igbo Language 2024 Objective — Question 62

Odenigbo bụ nna ya n'ihe niile. Olee atụmatụokwu putara ihe n'ahịrịokwu a?

  • A. Egbeokwu
  • B. Igbuduokwu
  • C. MbụrụCorrect
  • D. Mmemmadụ
  • E. Myiri

Explanation

'Odenigbo is his father' says one thing is another: metaphor (mbụrụ).

Igbo Language 2024 Objective — Question 63

Ọlaedo metụrụ mma aka ka nne ya ochie. Ahịrị a bụ

  • A. mbụrụ
  • B. mmemmadụ
  • C. myiriCorrect
  • D. nkwusara
  • E. nsinụụda

Explanation

The 'ka' comparison makes it a simile (myiri).

Igbo Language 2024 Objective — Question 64

Nwa ọhụrụ Adaku ahụ bụ ugo. Ahịrịokwu a putara na nwa ọhụrụ Adaku ahụ

  • A. bụ nwa ugo
  • B. mara mma nke ukwuuCorrect
  • C. na-efe efe ka ugo
  • D. na-eji ka ugo
  • E. na-eme ka ugo

Explanation

Calling the baby 'ugo' (eagle, a symbol of beauty) means she is very beautiful.

Igbo Language 2024 Objective — Question 66

Kpụ kpụ mkpụ ogele ọ ogele ọ gelele kpụ kpụ mkpụ ogele ọ ogele ọ gelele onye na-akpụ ogele? ọ ogele ọ gelele Abụ a bụ abụ

  • A. agha
  • B. akwamozu
  • C. ọgwụ ọnwa
  • D. ngụgụ nwaCorrect
  • E. otuto

Explanation

The repeated soothing refrain suggests a lullaby (ngụgụ nwa).

Igbo Language 2024 Objective — Question 67

Nwunye ya arịtụọla. Olee atụmatụokwu putara ihe ebe a?

  • A. AkpaalaokwuCorrect
  • B. Egbeokwu
  • C. Igbuduokwu
  • D. Mbụrụ
  • E. Myiri

Explanation

It is an idiomatic phrase (akpaalaokwu).

Igbo Language 2024 Objective — Question 68

Otu na ndị a esoghị na myiri.

  • A. Amarachi dị ka nne ya n'ihe niile.
  • B. Chukwusom bụ nna ya ochie.Correct
  • C. Ogechi dị ka dị ya.
  • D. Ọluchi yiri nne ya nke ukwuu.
  • E. Udochukwu dị ka nna ya.

Explanation

B has no 'ka/yiri' comparison word: it is a metaphor.

Igbo Language 2024 Objective — Question 69

Kedu nke abụghị ilu na ndị a?

  • A. A naghị ata ọkpụkpụ nshikọ na nzuzo.
  • B. Egbe tiri nwa na-ebe akwa.Correct
  • C. Ogbenye adịghị arọ nrọ osikapa.
  • D. Ọ bụ ihe onye nwere na-epu n'ubi ya.
  • E. Ọ bụ ọma nkịta na-amagye ya aka n'ọnụ.

Explanation

B reads as a plain statement, not a proverb.

Igbo Language 2024 Objective — Question 70

Ndị a niile bụcha akpaalaokwu ma e wepụ

  • A. anyị tara ọjị aka.
  • B. ha bịara taa.Correct
  • C. Ikenna bụ agụ.
  • D. ọ tara isi mbe.
  • E. ụbụrụ ya na-agho nkọ.

Explanation

'Ha bịara taa' is literal (they came today); the others are idioms/figures.

Igbo Language 2024 Objective — Question 71

Họpụta nke bụ okwuntabiire n'ahịrịokwu ndị a.

  • A. Chidi bụ enyi.
  • B. Ebenebe gburu ebenebe n'ukwu ebenebe dị n'ebenebe.Correct
  • C. Gwa m ihe mere eze jiri rachaa ntụ?
  • D. Okpomọkụ egbuola mmadụ.
  • E. Ọ nwere ụbụrụ eke.

Explanation

B is a tongue-twister (okwuntabiire).

Igbo Language 2024 Objective — Question 72

Họpụta nke abụghị mmemmadụ na ndị a.

  • A. Agwa ọjọọ ewerela ọnọdụ n'ala anyị.
  • B. Ahụhụ akpụọla ya isi.
  • C. Añụrị na-egbu ya ka mmanya.
  • D. Asịrị na-ejere ndị ahụ ozi.
  • E. Erimma bụ okoso.Correct

Explanation

E is a metaphor; the others give human acts to things.

Igbo Language 2024 Objective — Question 76

Họpụta nke esoghị n'ihe e jiri mara Ihemere.

  • A. Isonye n'otu nzuzo
  • B. Izu ohi
  • C. Ikpa agwa ọmaCorrect
  • D. Ikwaso nwaanyị iko n'ike
  • E. Iṭọrọ mmadụ

Explanation

Ihemere is known for crime, not for good behaviour.

Igbo Language 2024 Objective — Question 79

Gịnị ka Chinweikpe na-eme n'ime ọhịa mgbe Ihemere na enyi ya nwoke jidere ya kụọ ya ihe tinka kụrụ paanụ? Ọ na-

  • A. akọ ihe
  • B. akpa nkụCorrect
  • C. arụchasị ahịhịa
  • D. ewe iheubi
  • E. ezuike

Explanation

Best recollection: she was gathering firewood.

Igbo Language 2024 Objective — Question 89

Utara a boro abọ, Maka nnu banyere ya Mgbe m na-asụ ya n'anyasị Onye kwuru okwu a?

  • A. Azụanụka
  • B. Ibekwe
  • C. NneteCorrect
  • D. Nwanganga
  • E. Onyịrịụka

Explanation

Best recollection.

Igbo Language 2024 Objective — Question 90

Kedu onye a na-etu erigbuo onye nganga akpọ ya onye ọma n'akwụkwọ a? Maazị

  • A. AzụanụkaCorrect
  • B. Ibekwe
  • C. Gbazuonga
  • D. Onyekwere
  • E. Onyịrịụka

Explanation

Best recollection.

Igbo Language 2024 Objective — Question 91

Nne na nna Ekweekwe n'akwụkwọ ejije a bụ

  • A. Akọbuche na Chinwe
  • B. Chinaagọrọm na Obi
  • C. Didịụkọ na EkwendụCorrect
  • D. Obi na Nwakaego
  • E. Ọbụmneeke na Obinwanne

Explanation

Best recollection.

Igbo Language 2024 Objective — Question 93

Naanị ihe ga-azọ gị n'ụlọ a Bụ ma ị kwaara ngwongwo gị Kpọrọ ụmụ ọkụkọ ị na-amụ Laa be nna gị Onye ka a gwara okwu ndị a?

  • A. Adaakụ
  • B. Chinwe
  • C. DidịụkọCorrect
  • D. Nwakaego
  • E. Ọbụmneeke

Explanation

Best recollection.

Igbo Language 2024 Objective — Question 98

N'abụ "Udo Ka Mma", họpụta nke bụ udo dịka edeabụ siri kwuo.

  • A. Anyaukwu
  • B. Asịrị
  • C. ỊhụnaanyaCorrect
  • D. Iwerọka
  • E. Mkpọromasị

Explanation

Best recollection.

Igbo Language 2024 Objective — Question 99

Onye ndụ bedimasta Mkpanaka principalis Enyi ndị nkụzi Olee abụ nwe ahịrị ndị a?

  • A. Ada Igbo
  • B. Amamihe
  • C. Matimatisi
  • D. Onye nkụzi mCorrect
  • E. Utali

Explanation

The lines are about a teacher/principal: 'Onye nkụzi m'.

Igbo Language 2024 Objective — Question 101

N'ala Igbo, nna nwaanyị mụrụ nwa anaghị

  • A. arụ ụlọ
  • B. asa ahụ yaCorrect
  • C. eje ahịa
  • D. ele omugwọ
  • E. eri nri

Explanation

Custom: the husband does not bathe the new mother.

Igbo Language 2024 Objective — Question 103

Onye anaghị awa ọjị n'ikwunne ya maọbụ ebe ọbụla nna ya ochie nọ bụ

  • A. nwaadaCorrect
  • B. nwadiala
  • C. nwoke
  • D. ụmụnna
  • E. ụmụnne

Explanation

Custom: a daughter does not break the kola.

Igbo Language 2024 Objective — Question 106

Akaọrụ ndị Igbo gụnyere ndị a ma e wepụ

  • A. ite nkwụCorrect
  • B. ịchụ
  • C. ịkọ ugbo
  • D. ịkpụ ụzụ
  • E. ịkụ azụ

Explanation

'Ite nkwụ' is not an occupation; hunting, farming, crafts and fishing are.

Igbo Language 2024 Objective — Question 107

Omenaala Igbo agaghị ezu oke ma a gụnyeghị

  • A. iku nwa
  • B. iri nri
  • C. iga ụka
  • D. isa ahụ
  • E. iwa ọjịCorrect

Explanation

Kola-nut breaking (iwa ọjị) is central to Igbo custom.

Igbo Language 2024 Objective — Question 108

Nke esoghị n'uru ọjị bara bụ e ji ọjị

  • A. akwọ ụgbọalaCorrect
  • B. anabata ọbịa
  • C. edozi esemokwu
  • D. egosi ịhụnanya
  • E. ejikọ obi ọnụ

Explanation

Kola is not used for driving a vehicle.

Igbo Language 2024 Objective — Question 110

Ezinaụlọ e nwere nna, nne, ụmụaka ha na ikwunaibe ha ka a na-akpọ ezinaụlọ

  • A. mbisa
  • B. mkpuke
  • C. nta
  • D. ukwuCorrect
  • E. ụbara

Explanation

A family with parents, children and relatives is the extended family (ezinaụlọ ukwu).

Igbo Language 2024 Objective — Question 111

Onye ka ọ dịịrị igozi ndị na-alụ dị na nwunye n'ala Igbo?

  • A. Ndị enyi ha
  • B. Ndị nkụzi ha
  • C. Nne na nna haCorrect
  • D. Ụmụnna ha
  • E. Ụmụnne ha

Explanation

Parents guide and bless a couple at marriage.

Igbo Language 2024 Objective — Question 112

N'ala Igbo, nnọọ bụ ekele a na-ekele onye

  • A. lọtara njemCorrect
  • B. na-arịa ọrịa
  • C. na-arụ ọrụ
  • D. na-egwu egwu
  • E. na-eri nri

Explanation

'Nnọọ' welcomes someone who has returned from a journey.

Igbo Language 2024 Objective — Question 116

Aha ọzọ a na-akpọ ụmụọkpụ bụ

  • A. ụmụada
  • B. ụmụaka
  • C. ụmụeze
  • D. ụmụnnaCorrect
  • E. ụmụnne

Explanation

Ụmụọkpụ are children of the same male lineage (ụmụnna).

Igbo Language 2024 Objective — Question 119

Onye ka ọ dịịrị ịkwụ ụgwọ akwụkwọ ụmụaka n'ezinaụlọ?

  • A. NnaCorrect
  • B. Nne
  • C. Ụmụaka
  • D. Ụmụnna
  • E. Ụmụnne

Explanation

The father is traditionally responsible for school fees.

Advertisement

Sign up free to unlock

  • Score tracking
  • Practice history
  • Saved questions
  • Progress dashboard
  • Personalized sessions
  • Weak-topic breakdown

…and/or go further with premium services and No Ads.