BECE Igbo Language 2024 Objective — Question 11
Question 11 of 120 from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2024 Objective paper, with the correct answer and a full explanation.
Advertisement
SECTION II: MKPARỊTAỤKA Oriakụ Ibe: Nne Chiọma, ị bịara ahịa? Oriakụ Uche: Eeh! Nne Adakụ ị bọla chi? Oriakụ Ibe: Eeh! Nwanne m kedu ka dị gị na ụmụaka dị? Oriakụ Uche: Ha dị mma. Kedu maka ndị be gị? Oriakụ Ibe: Ha dịcha mma. Abịara m n'ụlọ gị ụbọchị Satọdee, ị nọghị ya. Oriakụ Uche: Eee, agara m ahịa izụta akwa ọcha. Oriakụ Ibe: Gịnị mere nke mbụ? Oriakụ Uche: Mmanụ nri metụrụ ya. Oriakụ Ibe: Ego ole ka ị zụrụ nke ọhụrụ. Oriakụ Uche: Azụrụ m ya otu puku naịra. Oriakụ Ibe: Ọnụ ahịa ya dị mma. Biko kedu ihe Ụkọchukwu siri anyị wete ma anyị kpechaa ekpere? Oriakụ Uche: Ọ siri anyị wete àkwá, unere, osikapa na ji. Oriakụ Ibe: Ọ dị mma, m ga-agba mbọ nata dị m ego maka ihe ndị a. Oriakụ Uche: Dị gị kwa. Gịnị mere ego nke gị? Oriakụ Ibe: Nne, ị chefuola na dị m kwụsịrị m ọrụ. Oriakụ Uche: Kwụsịrị gị ọrụ maka gịnị? Oriakụ Ibe: Ọ siri n'ọrụ m bụ nnanị ilekọta ụmụaka anyị. Oriakụ Ibe: Nne, ị chefuola na dị m kwụsịrị m ọrụ. Oriakụ Uche: Kwụsịrị gị ọrụ maka gịnị? Oriakụ Ibe: Ọ siri n'ọrụ m bụ naanị ilekọta ụmụaka anyị. Oriakụ Uche: Ọ dị mma. Ọrụ m abụghị naanị ilekọta ụmụ anyị. Oriakụ Ibe: Nne Chiọma, ị bụ nnukwu mmadụ, mụ na gị ahaghị. Oriakụ Uche: Ee, m na-elekọ ha, ana m arụ ọrụ iji nweta ego akpa nke m. Oriakụ Ibe: Nne, ihe ị kwuru bụ ezigbo. M ga-eleba anya n'okwu a. Ka ọ dị. Oriakụ Uche: Nwanne m, ka ọ dị. Aha nwa Oriakụ Ibe bụ
- A. AdakụCorrect
- B. Chiọma
- C. Ibe
- D. Oriakụ
- E. Uche
Explanation
Oriakụ Uche greets her 'Nne Adakụ'.
Advertisement
Sign up free to unlock
- Score tracking
- Practice history
- Saved questions
- Progress dashboard
- Personalized sessions
- Weak-topic breakdown
…and/or go further with premium services and No Ads.