BECE Igbo Language 2024 Objective — Question 68
Question 68 of 120 from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2024 Objective paper, with the correct answer and a full explanation.
Advertisement
Otu na ndị a esoghị na myiri.
- A. Amarachi dị ka nne ya n'ihe niile.
- B. Chukwusom bụ nna ya ochie.Correct
- C. Ogechi dị ka dị ya.
- D. Ọluchi yiri nne ya nke ukwuu.
- E. Udochukwu dị ka nna ya.
Explanation
B has no 'ka/yiri' comparison word: it is a metaphor.
Advertisement
Sign up free to unlock
- Score tracking
- Practice history
- Saved questions
- Progress dashboard
- Personalized sessions
- Weak-topic breakdown
…and/or go further with premium services and No Ads.