BECE Igbo Language 2023 Objective — Question 71
Question 71 of 120 from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2023 Objective paper, with the correct answer and a full explanation.
Advertisement
Họputa nke na-abụghị akpaalaokwu na ndị a.
- A. Aji adịghị ya na nku.
- B. Bịa ka anyị taa ọjị.Correct
- C. Emeka tara isi mbe.
- D. Nneka na-eme aka abụọ.
- E. Ọgọnna nwere ire abụọ.
Explanation
Bịa ka anyị taa ọjị bụ ahịrị nkịtị, ọ bụghị akpaalaokwu.
Advertisement
Sign up free to unlock
- Score tracking
- Practice history
- Saved questions
- Progress dashboard
- Personalized sessions
- Weak-topic breakdown
…and/or go further with premium services and No Ads.