BECE Igbo Language 2023 Objective — Question 72
Question 72 of 120 from the Basic Education Certificate Examination (Junior WAEC) (BECE) Igbo Language 2023 Objective paper, with the correct answer and a full explanation.
Advertisement
Họputa nke bụ njirimara agụmagụ ọdịnaala.
- A. A maara aha onye dere ya.
- B. A na-ahụ ya anya.
- C. A na-azụta ya n'ahịa.
- D. Edeghị ya ede n'akwụkwọ.Correct
- E. E nwere ike igụ ya n'oge a chọrọ.
Explanation
Agụmagụ ọdịnaala bụ nke a na-ekwu ọnụ, edeghị ya.
Advertisement
Sign up free to unlock
- Score tracking
- Practice history
- Saved questions
- Progress dashboard
- Personalized sessions
- Weak-topic breakdown
…and/or go further with premium services and No Ads.